Luke 24:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha sitere nꞌili ahụ pụọ laghachikwuru mmadụ iri na otu ahụ na-eso ụzọ Kraịst, kọọrọ ha ihe mmadụ abụọ ahụ gwara ha.
Igbo 2006
we si n'ílì ahu laghachi, kọrọ ndi-ozi iri na otù, na ndi nile fọduru, ihe ndia nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha sitere nʼili ahụ lọghachi, ha kọọrọ mmadụ iri na otu ahụ na ndị ọzọ niile ihe ndị a.