Luke 3:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị mmadụ ahụ jụrụ Jọn sị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka anyị mee?”
Igbo 2006
Ìgwè madu ahu we jua ya, si, Ọ̀ bu kwa gini kwesiri ka ayi me?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma igwe mmadụ ahụ jụrụ ya sị, “Gịnị ka anyị kwesiri ime?”