Luke 3:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ nꞌime ndị ọnaụtụ, ndị a maara nꞌihi ndụ ọjọọ ha na-ebi bịakwara ka Jọn mee ha baptizim. Ha jụrụ Jọn sị ya, “Onye ozizi, gịnị ka ị chọrọ ka anyị mee?”
Igbo 2006
Ndi-ọna-utu biakwara ka eme ha baptism, ha we si ya, Onye-ozizí, gini kwesiri ka ayi me?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụladị ndị ọna ụtụ bịakwara ka e mee ha baptizim. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, gịnị ka anyị kwesiri ime?”