Luke 3:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn zara sị ha, “Doonụ aka unu ọcha. Unu anakwala ndị mmadụ ego karịrị nke ha kwesịrị ịkwụ.”
Igbo 2006
Ọ si ha, Unu apunarala madu kari ihe akaworo unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Unu anatala karịa otu unu kwesiri ịnata.”