Luke 3:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Okwu a na okwu ọzọ dị iche ka Jọn gwara ndị mmadụ. Ọ dọrọ ha aka na ntị, kwusaakwara ha ozi ọma.
Igbo 2006
Ya mere o ji ọtutu ndumọdu di iche iche zì ndi-Ju ozi ọma;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji ọtụtụ okwu ọzọ dị iche iche dụọ ha ọdụ ma kwusaakwara ha oziọma.