Luke 3:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jọn kwuru okwu megide ihe ọjọọ nile Herọd eze na-achị Galili na-eme. O kwukwara okwu megide ọlụlụ nke Herọd lụrụ Herodịas nwụnye nwanna ya.
Igbo 2006
ma Herod, bú tetrarch, ebe Jọn turu ya nmehie-ya n'anya, bú ihe bayere Herodias nwunye nwa-nna-ya, na ihe bayere ajọ ihe nile Herod mere,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Eze Herọd, onye ọ tara ụta maka Herodịas nwunye nwanne ya nwoke, nakwa maka ihe ọjọọ dị iche iche ndị o mere,