Luke 3:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ozi Chineke a rutere Jọn mgbe Pọntus Pailet bụ onye na-achị akụkụ Judia, mgbe Herọd bụ onye na-achị Galili, mgbe Filip nwanne Herọd na-achị Iturịa na Trakonitis, mgbe Laisania na-achị Abilin na mgbe Anas na Kaifas bụ ndị isi nchụaja.
Igbo 2006
mb͕e Anas na Kaiafas bu ndi-isi-nchu-àjà, okwu Chineke biakutere Jọn nwa Zakaraias n'ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mgbe ahụ Anas na Kaịfas bụ ndịisi nchụaja, okwu Chineke bịakwutere Jọn nwa Zekaraya nʼime ọzara.