Luke 3:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi okwu a Jọn kwuru, Herọd mekwara ihe ọjọọ karịrị ndị o mere na mbụ, site nꞌinye iwu ka e jide Jọn tinye ya nꞌụlọ mkpọrọ.
Igbo 2006
ọ tukwasi-kwara nka n'elu ihe nile, na o mechibidoro Jọn n'ulo-nkpọrọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
tụkwasịkwara ihe nʼelu ihe ndị a niile, site na ịtụnye Jọn nʼụlọ mkpọrọ.