Luke 3:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Nꞌoge ndị a nile ndị mmadụ na-akpọ Jisọs nwa Josef onye bụ nwa Heli;
Igbo 2006
Ma Jisus onwe-ya, mb͕e Ọ malitere izí ihe, Ọ b͕ara ihe dika orú arọ na iri, buru Nwa Josef (dika echère), nwa Hili,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli;