Luke 3:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Heli bụkwa nwa Matat, Matat abụrụ nwa Livayị, Livayị bụ nwa Meliki, Meliki abụrụ nwa Janayị, Janayị bụ nwa Josef;
Igbo 2006
nwa Matat, nwa Livai, nwa Melkai, nwa Janai, nwa Josef,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Heli abụrụ nwa Matat, nwa Livayị, nwa Meliki, nwa Janayi, nwa Josef;