Luke 3:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka e si dee ya nꞌakwụkwọ Aịzaya onye amụma, otu onye na-eti mkpu nꞌọzara sị, “Dozienụ ụzọ Onyenwe anyị, meenụ ka okporo ụzọ ya guzozie,
Igbo 2006
dika edeworo ya n'akwukwọ okwu Aisaia onye-amuma, si, Olu otù onye nēti nkpu n'ọhia, si, Dozienu uzọ Onye-nwe-ayi, Menu okporo-uzọ-Ya ka ha guzozie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka e dere ya nʼakwụkwọ Aịzaya onye amụma sị, “Otu onye na-eti mkpu nʼọzara na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka Onyenwe anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie.