Luke 3:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
kpojuonụ ngwukoro nile. Kwazeenụ ugwu nile. Meenụ ka ụzọ gbagọrọ aghagọ guzozie nke ọma, ka ụzọ ọjọ nile dị larịị.
Igbo 2006
Agēkpoju ndagwurugwu ọ bula, Agēme kwa ka ugwu ọ bula na ugwu ntà ọ bula di ala; Ebe di nb͕agọ gāghọ kwa ebe guzoziri eguzozi, Ebe nile di nkputankpu gābu kwa uzọ di lari;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A ga-ekpoju ndagwurugwu ọbụla, ugwu ọbụla na ugwu nta ọbụla ka a ga-emekwa ka ọ dị ala. Ụzọ gbagọrọ agbagọ ka a ga-eme ka o guzozie nke ọma, meekwa ka ụzọ ọjọọ niile dị larịị.