Luke 4:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs onye jupụtara nꞌike Mmụọ nsọ si nꞌosimiri Jọdan obe a nọ mee ya baptizim pụọ. Mmụọ Nsọ duuru ya baa nꞌime ọzara.
Igbo 2006
Ma ebe Jisus juputara na Mọ Nsọ, O si na Jọdan laghachi, Mọ ahu we duru Ya nāgaghari n'ọhia,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ, sitere na Jọdan lọta. Mmụọ nsọ duuru ya baa nʼọzara.