Luke 4:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara sị ya, “Akwụkwọ nsọ kwuru sị, ‘I kwesịghị ịnwa Onyenwe gị Chineke gị ọnwụnwa nzuzu.’ ”
Igbo 2006
Jisus we za, si ya, Ekwuwo, si, Anwala Onye-nwe-ayi Chineke-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ya sị, “E kwuola ya, Anwala Onyenwe anyị Chineke gị ọnwụnwa. ”