Luke 4:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs lọghachiri na Galili. Nꞌoge a, o jupụtara nꞌike Mmụọ Nsọ. Akụkọ banyere ya gbasara ruo akụkụ Galili nile.
Igbo 2006
Jisus we laghachi na Galili n'ike Mọ Nsọ: ùdé-Ya we pua jesa n'ala dum di buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs lọghachiri na Galili nʼike nke Mmụọ Nsọ. Akụkọ banyere ya gbasara ruo akụkụ obodo niile.
Recommended Reading