Luke 4:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ banyere nꞌụlọ ekpere ndị Juu na-ezi ndị mmadụ ihe. Mmadụ nile tokwara ya.
Igbo 2006
Ya onwe-ya we nēzí ihe n'ulo-nzukọ nile ha, madu nile nēnye kwa Ya otuto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ziri ihe nʼọtụtụ ụlọ ekpere ha, mmadụ niile na-etokwa ya.