Luke 4:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gara ije rute Nazaret, obodo nke aka ya, ebe ọ nọ too. Nꞌụbọchị izuike, ọ gara nꞌụlọ ekpere dị nꞌebe ahụ, dị ka ọ dị mbụ eme. Nꞌebe ahụ, o guzoro ọtọ ịgụ akwụkwọ nsọ.
Igbo 2006
O we bia rue Nazaret, ebe azuputara Ya, O we ba n'ulo-nzukọ-ha n'ubọchi-izu-ike, dika Ọ nēme mb͕e dum, O we bilie igu akwukwọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o rutere Nazaret ebe ọ nọrọ too, nʼụbọchị izuike, ọ gara nʼụlọ ekpere dị ka ọ dị mbụ eme. O guzoro ọtọ ịgụ akwụkwọ nsọ.