Luke 4:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị isi ụlọ ekpere ahụ nyere ya akwụkwọ nsọ nke Aịzaya onye amụma dere. Jisọs meghere ya, bido ịgụ ebe Aịzaya dere ihe ndị a,
Igbo 2006
Ewe nye Ya akwukwọ Aisaia onye-amuma n'aka. Ó we meghe akwukwọ ahu, chọta ebe edeworo ya, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nyere ya akwụkwọ nke onye amụma Aịzaya dere. O meghere ya chọta ebe e dere sị,