Luke 4:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
ikwusa na Chineke kwadoro ugbu a ịgọzi ndị nile ga-abịakwute ya.”
Igbo 2006
Ikwusa arọ mb͕e Onye-nwe-ayi nānara madu nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ikwupụta afọ Onyenwe anyị ga-eme amara.”