Luke 4:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs bidoro ịgwa ha okwu sị, “Taa ka ihe ndị a e dere nꞌakwụkwọ nsọ, nke m gụpụtara, mezuru.”
Igbo 2006
O we malite isi ha, Ta ka emezuworo ihe a edeworo n'akwukwọ nsọ na nti-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o bidoro ịgwa ha sị, “Taa ka ihe ndị a e dere nʼakwụkwọ nsọ a mezuru na ntị unu.”