Luke 4:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ahụ nile bịara nꞌụlọ ekpere ahụ kwuru okwu ọma banyere ya. O juru ha anya na okwu ọma dị otu a si ya nꞌọnụ pụta. Ha sịrị, “Onye a ò bụghị nwa Josef?”
Igbo 2006
Ha nile we buru ndi-àmà-Ya, okwu nile nke amara nke si n'ọnu-Ya puta nēju kwa ha nile anya: ha we si, Onye a, Ọ̀ bughi Nwa Josef?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmadụ niile kwuru okwu ọma banyere ya nʼihi okwu amara niile si ya nʼọnụ pụta nke mere na ha jụrịtara onwe ha sị, “Onye a, ọ bụghị nwa nwoke Josef?”