Luke 4:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs gwara ha sị, “Amaara m na unu ga-atụrụ m ilu a nke sịrị, ‘Dibịa gwọọnụ onwe gị. Gosinụ anyị ihe ị bụ. Gosinụ anyị nꞌobodo nke aka gị, ihe ahụ nile anyị nụrụ na ị na-eme na Kapanọm.’
Igbo 2006
O we si ha, N'ezie unu gaturu m ilu a, Dibia, me ka aru Gi onwe-gi di ike: ka ihe ayi nuru na emere ha na Kapanaum ra, me kwa otú a n'ebe a n'obodo nke aka Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Nʼezie, amaara m na unu ga-atụrụ m ilu a: ‘Dibịa, gwọọ onwe gị!’ Sikwa m, ‘Ihe ndị ahụ niile anyị nụrụ ị na-eme na Kapanọm mee ha nʼebe a bụ obodo gị.’ ”