Luke 4:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chetakwanụ ihe mere nꞌoge Ịlaisha onye amụma. Nꞌoge ahụ, e nwere ọtụtụ ndị ekpenta nꞌala Izirel, ma o nweghi onye a gwọrọ nꞌetiti hạ kariakwa Neeman onye Siria.”
Igbo 2006
Ọtutu ndi-ekpenta di kwa n'Israel na mb͕e Elaisha onye-amuma; ma ọ dighi onye ọ bula nime ha emere ka ọ di ọcha, kama nání Neamam onye Siria.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge Ịlaisha onye amụma, e nwere ọtụtụ ndị ekpenta nʼala Izrel, ma o nweghị onye e mere ka ọ dị ọcha nʼetiti ha karịakwa Neeman onye Siria.”