Luke 4:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ nụrụ okwu ndị a, iwe were ha nke ukwuu.
Igbo 2006
Ọnuma we juputa ha nile n'ulo-nzukọ ahu, mb͕e ha nuru okwu ndia;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị nọ nʼụlọ ekpere ahụ nụrụ nke a, iwe were ha nke ukwuu.