Luke 4:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha nile biliri ọtọ otu mgbe ahụ, jide Jisọs, dọkpụrụ ya pụọ nꞌobodo, gaa nꞌelu ugwu nke e wukwasịrị obodo ahụ, ka ha site nꞌebe ahụ tụpụ ya.
Igbo 2006
ha we bilie, chupu Ya n'obodo ahu, duru Ya ga rue mpempe ugwu nke ewuru obodo-ha n'elu ya, ka ha we kwada Ya n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha biliri, kwapụ ya site nʼobodo ahụ, dọkpụrụ ya gaa nʼelu ugwu nke e wukwasịrị obodo ahụ ka ha nwee ike tụpụ ya site nʼugwu ahụ.