Luke 4:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs sitere nꞌetiti igwe mmadụ ahụ pụọ, hapụ ha nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ma Ya onwe-ya gabigara n'etiti ha la.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma o sitere nʼetiti igwe mmadụ ahụ pụọ, gawara onwe ya.