Luke 4:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe o ziri ha juru ndị mmadụ anya. Nꞌihi na o ziri ha ihe dị ka onye maara ihe bụ eziokwu, dị ka ọpụtaobie, ọ bụghị dị ka onye na-ekwu site nꞌihe ọ nụrụ nꞌọnụ ndị ọzọ.
Igbo 2006
ibobo ozizí-Ya we nwua ha n'aru; n'ihi na okwu-Ya di ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ozizi ya juru ha anya, nʼihi na okwu ya nwere ikike.