Luke 4:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Akụkọ ọrụ a Jisọs rụrụ gbasara jeruo obodo nile dị ebe ahụ gburugburu.
Igbo 2006
Ùzù-Ya we tua gazue n'ebe nile nke ala di obodo ahu gburugburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akụkọ banyere ya gbasara jeruo obodo niile dị ebe ahụ gburugburu.

Recommended Reading