Luke 4:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara ha sị, “Ọ dị mkpa na m ga-aga gwa ndị nọ nꞌobodo ọzọ akụkọ banyere alaeze Chineke nꞌihi na ọ bụ ime nke a ka m ji bịa.”
Igbo 2006
Ma Ọ siri ha, Aghaghm izì kwa obodo nile ọzọ ozi ọma ala-eze Chineke: n'ihi na eziterem ime nka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Aghaghị m ikwusa oziọma alaeze Chineke nʼobodo ndị ọzọ, nʼihi na ọ bụ nʼihi ya ka e zitere m.”