Luke 4:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Site nꞌebe ahụ, o bidoro na-agagharị ebe nile na-ekwusa okwu Chineke nꞌụlọ nzukọ nile dị na Galili.
Igbo 2006
O nēkwusa kwa okwu Chineke n'ulo-nzukọ nile nke Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gara nʼihu na-ekwusa oziọma nʼụlọ ekpere niile dị na Judịa.