Luke 4:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌotu mgbe ahụ ekwensu duuru ya gaa nꞌebe dị elu, ebe ọ nọ mee ka Jisọs hụ alaeze nile dị nꞌụwa nꞌotu ntabi anya.
Igbo 2006
Ọ we duru Ya rigo, we gosi Ya ala-eze nile nke elu-uwa dum madu bi na nkenke oge.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwensu duuru ya rigoo nʼebe dị elu, gosi ya alaeze niile nke ụwa, nʼotu ntabi anya.