Luke 4:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwara Jisọs sị, “Alaeze ndị a nile bụ nke m, ma ejikeere m inye gị alaeze ọma ndị a nile ya na akụ na ụba nile dị nꞌime ha, ma ọ bụrụ na ị ga-akpọ isi ala nye m.”
Igbo 2006
Ekwensu we si Ya, Gi ka m'gēnye ike a nile, na ebube-ha: n'ihi na ararawo ya nye n'akam; onye ọ bula m'chọ-kwa-ra inye ya m'nye ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ya sị, “M ga-enye gị ikike niile ndị a na ebube ha. Ọ bụ m ka e nyere ha, e nwere m ike inye ha onye ọbụla m chọrọ inye ha.