Luke 4:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị, “E deela ya nꞌakwụkwọ nsọ sị, ‘Ọ bụ nanị Chineke ka anyị ga-akpọ isi ala nye, ọ bụkwa nanị ya ka anyị ga-efe.’ ”
Igbo 2006
Jisus we za, si ya, Edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Onye-nwe-ayi Chineke-gi ka i gākpọ isi ala nye, ọ bu kwa nání Ya ka i gēkpere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ya sị, “E deela ya: ‘Ị ga-akpọ isiala nye Onyenwe anyị Chineke gị, naanị ya ka ị ga-efekwa.’   ”