Luke 4:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ekwensu duuru Jisọs gaa Jerusalem, mee ka o guzo nꞌebe kachasị elu nke elu ụlọ nsọ ukwu ahụ. Ọ gwara Jisọs sị, “Ọ bụrụ nꞌezie na ị bụ Ọkpara Chineke, si nꞌebe a tụda onwe gị nꞌala.
Igbo 2006
O we duru Ya ga Jerusalem, guzo Ya n'elu akuku ulo uku Chineke, si Ya, Ọ buru na I bu Ọkpara Chineke, si n'ebe a tuda Onwe-gi n'ala:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwensu duuru ya gaa Jerusalem, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu ahụ. Ọ sịrị ya, “Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke, si nʼebe a tụda onwe gị nʼala.