Luke 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ụbọchị, Jisọs guzoro nꞌakụkụ iyi ukwu Genasaret na-agwa ndị mmadụ okwu. Ndị bịara nꞌebe ahụ dị ukwuu, nke mere ka ha na-enu onwe ha aka inwe ike ịbịaru ya nso, ka ha nụrụ ihe ọ na-ekwu.
Igbo 2006
Ma o rue, mb͕e ìgwè madu nādagide Ya nānu kwa okwu Chineke, na Ya onwe-ya nēguzo n'usọ ọdọ-miri Genesaret;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu oge, ka Jisọs guzo nʼakụkụ ọdọ mmiri Genesaret. Igwe mmadụ gbara ya gburugburu ka ha nụrụ okwu Chineke.