Luke 5:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs setipụrụ aka ya metụ ya aka, sị ya, “Achọrọ m ka ahụ dị gị mma, bụrụkwa onye a gwọrọ ọrịa ya.” Nꞌotu oge ahụ ọrịa ekpenta ahụ lara.
Igbo 2006
O we setipu aka-Ya, metu ya, si, Anamachọ; ka eme ka i di ọcha. Ngwa ngwa ekpenta ahu we rapu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs setịpụrụ aka ya metụ ya sị, “Achọrọ m, bụrụ onye dị ọcha!” Ngwangwa ekpenta ahụ hapụrụ ya.