Luke 5:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma akụkọ banyere Jisọs na ọrụ ya gbasara ruo ọtụtụ mmadụ ntị. Nꞌihi ya igwe mmadụ zụkọrọ ịnụrụ ihe ọ na-ekwu. Ha zukọkwara ka ọ gwọọ ha.
Igbo 2006
Ma okwu bayere Ya fesakariri nke-uku: oké ìgwè madu we nāb͕akọ inu okwu-Ya, ka ewe me kwa aru-ha nke nādighi nma ka ọ di ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma akụkọ banyere ya gbasara karịa, nke mere na igwe mmadụ bịara ịnụrụ ihe ọ na-ekwu, na ka a gwọọkwa ha nrịa nrịa.