Luke 5:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma site nꞌoge ruo nꞌoge, Jisọs na-ahapụ igwe mmadụ ndị a gaa nꞌebe ọ ga-anọ nanị ya ikpe ekpere.
Igbo 2006
Ma Ya onwe-ya nēwezuga Onwe-ya n'ebe bu ọhia, nēkpe kwa ekpere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma site nʼoge ruo nʼoge, Jisọs na-ewezuga onwe ya gaa nʼebe ọ ga-anọ naanị ya ikpe ekpere.