Luke 5:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ụfọdụ mmadụ ndị bu otu nwoke akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ nꞌihe ndina ya, bịara gbalịa isite nꞌọnụ ụzọ ụlọ ahụ Jisọs nọ ịbubata enyi ha ahụ nso ebe Jisọs nọ.
Igbo 2006
Ma le, ndikom butere otù nwoke akuku-aru-ya nwuru anwu n'elu ihe-ndina: ha we nāchọ uzọ ibubata ya, na itọb͕ọ ya n'iru Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ ndị ikom ụfọdụ bu otu nwoke akụkụ ahụ ya kpọnwụrụ akpọnwụ nʼihe ndina ya, bịara gbalịa isite nʼọnụ ụzọ ụlọ ahụ bubata ya tọgbọ ya nʼụkwụ ya.