Luke 5:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs hụrụ ụgbọ mmiri abụọ e kenyere nꞌosisi dị nꞌakụkụ iyi ukwu ahụ. Ndị ọkụ azụ nwe ha hapụrụ ha pụọ ịsa ụgbụ ha ji egbu azụ mmiri.
Igbo 2006
O we hu ub͕ọ abua ka ha guzoro n'usọ ọdọ-miri ahu: ma ndi-ọkù esiwori nime ha pua, ha nāsa kwa ihe ha ji eb͕u azù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hụrụ nʼọnụ mmiri ahụ, ụgbọ mmiri abụọ nke ndị ọkụ azụ nwe ha hapụrụ gaa ịsa ụgbụ ha ji egbu azụ.