Luke 5:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị Farisii na ndị ozizi iwu nọ nꞌebe ahụ leritara onwe ha anya jụọ sị, “Ònye bụ nwoke a na-adịghị asọpụrụ Chineke? Ònye pụrụ igbaghara mmadụ mmehie ma ọ bụghị nanị Chineke?”
Igbo 2006
Ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi we malite itule n'obi-ha, si, Ònye bu Nwoke a nke nēkwu okwu nkwulu? Ònye puru ib͕aghara nmehie, ma-ọbughi nání Chineke?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Farisii na ndị ozizi iwu malitere iche nʼime obi ha sị, “Onye bụ onye a na-ekwulu Chineke? Onye pụrụ ịgbaghara mmadụ mmehie, ma ọ bụghị naanị Chineke?”