Luke 5:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe Jisọs ghọtara ihe ha na-eche, ọ zara ha sị, “Gịnị mere unu ji na-eche nꞌobi unu na m adịghị asọpụrụ Chineke?
Igbo 2006
Ma ebe Jisus mazuru ihe ha nātule n'obi-ha, Ọ za, si ha, Gini mere unu nātule ihe n'obi-unu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs matara ihe ha na-ajụ, ọ zara ha sị, “Gịnị mere unu ji na-eche ihe ndị a nʼobi unu?