Luke 5:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Olee nke karịrị mfe ikwu? Ọ̀ bụ ịgwa nwoke a sị, ‘Agbagharala m gị mmehie gị ka ọ bụ ịgwa ya sị, bilie gaa ije?’
Igbo 2006
Òle nke ka nfé, isi, Ab͕agharawo gi nmehie-gi nile; ma-ọbu isi, Bilie, jeghari kwa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olee nke ka mfe ikwu: Ọ bụ a gbagharala gị mmehie gị niile, ka ọ bụ ị sị, Bilie jee ije?