Luke 5:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ngwangwa, nwoke ahụ wụliri elu. Ọ chịlịrị ute ya bido na-eto Chineke na-ala nꞌụlọ ya.
Igbo 2006
Ngwa ngwa o we bilie n'iru ha, chiri ihe o ji dina, je ulo-ya, nēto Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, o biliri ọtọ nʼihu mmadụ niile, chịrị ihe ndina ya bido na-eto Chineke na-ala nʼụlọ ya.