Luke 5:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jisọs siri nꞌebe ahụ pụọ. Mgbe ọ na-aga nꞌụzọ, ọ hụrụ Livayị onye ọnaụtụ ka ọ nọ nꞌụlọ ọrụ ya. Jisọs gwara ya sị, “Bịa soro m.”
Igbo 2006
Mb͕e ihe ndia gasiri Ọ pua, hu onye-ọna-utu, nke anākpọ aha-ya Livai, ka ọ nọduru n'ulo-ùtú, Ọ si ya, Som.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, ọ pụrụ hụ otu onye ọna ụtụ aha ya bụ Livayị, ka ọ nọdụrụ ala nʼụlọ ịnakọta ụtụ ya. Ọ sịrị ya, “Soro m.”