Luke 5:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ngwangwa, Livayị hapụrụ ihe nile, soro ya.
Igbo 2006
O we rapu ihe nile, bilie, so Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, o biliri, hapụ ihe niile soro ya.