Luke 5:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Livayị kpọrọ Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya oriri nꞌụlọ ya. Ọ kpọkwara ndị ọnaụtụ ibe ya, na ndị ọzọ kwa.
Igbo 2006
Livai we siere Ya nri uku n'ulo-ya iji nara Ya nke-ọma: oké ìgwè ndi-ọna-utu na ndi ọzọ di kwa ndi soro ha nọdu na nri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Livayị kwadooro Jisọs oke oriri nʼụlọ ya, ọtụtụ igwe ndị ọna ụtụ na ndị ọzọ soo ha nʼoriri ahụ.