Luke 5:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Ọ bụghị ezi ihe na ndị a kpọrọ oriri nꞌebe a na-alụ nwanyị ọhụrụ ga-ebu ọnụ mgbe ha na di nwanyị nọ.
Igbo 2006
Ma Jisus siri ha, Ọ̀ gābu na unu puru ime ka umu-ndikom nke ulo anālu nwunye ọhu bue ọnu, mb͕e ha na Onye nālu nwunye ọhu nānọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Ndị a kpọrọ oriri nʼọlụlụ di na nwunye, ha ga-ebu ọnụ mgbe ha na onye na-alụ nwunye ọhụrụ nọ?