Luke 5:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe o kwusịrị okwu, ọ gwara Saimọn sị ya, “Banyetụkwa nꞌime mmiri ọzọ tụnye ụgbụ gị ka i gbute azụ.”
Igbo 2006
Ma mb͕e O kwubìri okwu, Ọ si Saimon, Nupu n'ob͕u-miri, wunyenu ihe unu ji eb͕u azù ka unu b͕ue azù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri okwu, ọ gwara Saimọn sị, “Banyetụkwuo nʼime mmiri, tụnye ụgbụ gị ka i gbute azụ.”