Luke 5:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Saimọn wụnyere ụgbụ azụ ha na mmiri ha gbutere ọtụtụ azụ nke mere ka ụgbụ azụ ha chọọ ịdọwa.
Igbo 2006
Mb͕e ha mesiri nka, ha we nwuta oké ìgwè azù, ihe-ha eji eb͕u azù we nādọka;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha mere nke a, ha gbutere ọtụtụ azụ nke mere na ụgbụ azụ ha malitere ịdọkasị.